Ndị Filipaị 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ma ndị nke mbụ na-eme ya n’ihi esemokwu,+ ọ bụghị n’ebumnobi dị ọcha, n’ihi na ihe ha chọrọ bụ ịkpalitere m mkpagbu+ n’agbụ ụlọ mkpọrọ m. 2 Timoti 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ndị na-eme ka hà nwere nsọpụrụ Chineke+ ma na-agọnahụ ike ya;+ zere ndị dị otú a.+
17 ma ndị nke mbụ na-eme ya n’ihi esemokwu,+ ọ bụghị n’ebumnobi dị ọcha, n’ihi na ihe ha chọrọ bụ ịkpalitere m mkpagbu+ n’agbụ ụlọ mkpọrọ m.