Matiu 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+ Ndị Hibru 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Na-ekpenụ ekpere+ maka anyị, n’ihi na anyị kwenyesiri ike na anyị nwere akọ na uche ziri ezi, ebe anyị na-achọ ka anyị na-eme ihe n’eziokwu n’ihe niile.+
16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+
18 Na-ekpenụ ekpere+ maka anyị, n’ihi na anyị kwenyesiri ike na anyị nwere akọ na uche ziri ezi, ebe anyị na-achọ ka anyị na-eme ihe n’eziokwu n’ihe niile.+