Habakọk 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke wee si na Timan bịa, ọbụna Onye Nsọ si n’Ugwu Peran+ bịa. Sila.+ Ebube ya kpuchiri eluigwe;+ otuto ya jupụtakwara elu ụwa.+
3 Chineke wee si na Timan bịa, ọbụna Onye Nsọ si n’Ugwu Peran+ bịa. Sila.+ Ebube ya kpuchiri eluigwe;+ otuto ya jupụtakwara elu ụwa.+