Ndị Kọlọsi 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ya na Onesịmọs,+ bụ́ nwanna m nke kwesịrị ntụkwasị obi, onye m hụrụ n’anya, onye si n’etiti unu. Ha ga-eme ka unu mara ihe niile na-eme n’ebe a.
9 ya na Onesịmọs,+ bụ́ nwanna m nke kwesịrị ntụkwasị obi, onye m hụrụ n’anya, onye si n’etiti unu. Ha ga-eme ka unu mara ihe niile na-eme n’ebe a.