Abụ Ọma 33:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova si n’eluigwe na-ele anya,+Ọ na-ahụ ụmụ mmadụ niile.+ Ndị Efesọs 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+ Ndị Hibru 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+ Jud 25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+
20 bụ́ nke o ji rụọ ọrụ n’ebe Kraịst nọ mgbe o si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite ya+ ma nye ya oche n’aka nri ya+ n’ebe ndị dị n’eluigwe,+
8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+
25 onye naanị ya bụ Chineke bụ́ Onye Nzọpụta+ anyị site na Jizọs Kraịst+ Onyenwe anyị, ka ebube,+ ịdị ukwuu, ike+ na ịbụisi+ dịrị ya site na mgbe niile ebighị ebi gara aga+ ruo ugbu a, ruokwa mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.+