Jọn 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nna, banyere ihe i nyere m, ọ dị m ka ya bụrụ na ha onwe ha ga-eso m nọrọ n’ebe m nọ,+ ka ha wee hụ ebube i nyere m, n’ihi na ị hụrụ m n’anya tupu a tọọ ntọala+ ụwa.+ Ndị Efesọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+
24 Nna, banyere ihe i nyere m, ọ dị m ka ya bụrụ na ha onwe ha ga-eso m nọrọ n’ebe m nọ,+ ka ha wee hụ ebube i nyere m, n’ihi na ị hụrụ m n’anya tupu a tọọ ntọala+ ụwa.+
4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+