Ndị Hibru 10:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+ Jems 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụnna m, werenụ ndị amụma+ ndị kwuru okwu n’aha Jehova+ dị ka ihe nlereanya+ nke nhụjuanya+ na inwe ndidi.+
36 N’ihi na ntachi obi dị unu mkpa,+ ka unu wee nata mmezu nke nkwa ahụ,+ mgbe unu mesịrị uche Chineke.+
10 Ụmụnna m, werenụ ndị amụma+ ndị kwuru okwu n’aha Jehova+ dị ka ihe nlereanya+ nke nhụjuanya+ na inwe ndidi.+