Jenesis 31:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ka chi Ebreham+ na chi Nehọ,+ bụ́ chi nna ha, kpee ikpe n’etiti anyị.” Ma Jekọb ji Onye nna ya Aịzik na-atụ egwu ya ṅụọ iyi.+ Jenesis 47:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 O wee sị: “Ṅụọrọ m iyi.” O wee ṅụọrọ ya iyi.+ Izrel wee kpọọ isiala n’isi ihe ndina ya.+
53 Ka chi Ebreham+ na chi Nehọ,+ bụ́ chi nna ha, kpee ikpe n’etiti anyị.” Ma Jekọb ji Onye nna ya Aịzik na-atụ egwu ya ṅụọ iyi.+