Ndị Hibru 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebe ọ bụ onye na-enweghị nna, onye na-enweghị nne, onye na-enweghị usoro ọmụmụ, bụrụkwa onye na-enweghị ụbọchị ọ malitere+ ma ọ bụ oge ndụ ya gwụrụ, ma ebe e mere ka ọ dị ka Ọkpara Chineke,+ ọ bụ onye nchụàjà mgbe niile.+
3 Ebe ọ bụ onye na-enweghị nna, onye na-enweghị nne, onye na-enweghị usoro ọmụmụ, bụrụkwa onye na-enweghị ụbọchị ọ malitere+ ma ọ bụ oge ndụ ya gwụrụ, ma ebe e mere ka ọ dị ka Ọkpara Chineke,+ ọ bụ onye nchụàjà mgbe niile.+