Luk 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ọ ga-achịkwa ụlọ Jekọb dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi, alaeze ya agaghịkwa enwe ọgwụgwụ.”+ Ndị Hibru 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 bụ́ onye ghọworo nke ahụ, ọ bụghị dị ka ihe e nyere n’iwu nke dabeere n’anụ ahụ́+ si dị, kama dị ka ike nke ndụ a na-apụghị ibibi ebibi+ si dị, Ndị Hibru 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jizọs Kraịst bụ otu onye ahụ ọ bụ ụnyaahụ na taa, ruokwa mgbe ebighị ebi.+
16 bụ́ onye ghọworo nke ahụ, ọ bụghị dị ka ihe e nyere n’iwu nke dabeere n’anụ ahụ́+ si dị, kama dị ka ike nke ndụ a na-apụghị ibibi ebibi+ si dị,