Ndị Hibru 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, mgbe Kraịst bịara dị ka nnukwu onye nchụàjà+ nke ihe ọma ndị dị ugbu a, site n’ụlọikwuu ka ukwuu, nke zukwara okè karị, nke a na-ejighị aka rụọ, ya bụ, nke na-esighị n’ihe e kere eke nke ụwa a,+
11 Otú ọ dị, mgbe Kraịst bịara dị ka nnukwu onye nchụàjà+ nke ihe ọma ndị dị ugbu a, site n’ụlọikwuu ka ukwuu, nke zukwara okè karị, nke a na-ejighị aka rụọ, ya bụ, nke na-esighị n’ihe e kere eke nke ụwa a,+