Jeremaya 31:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 ọ bụghị ụdị ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ ‘bụ́ ọgbụgba ndụ m nke ha onwe ha mebiri,+ ọ bụ ezie na m bụ di nwe+ ha,’ ka Jehova kwuru.”
32 ọ bụghị ụdị ọgbụgba ndụ ahụ mụ na ndị nna nna ha gbara n’ụbọchị m seere ha n’aka si n’ala Ijipt kpọpụta ha,+ ‘bụ́ ọgbụgba ndụ m nke ha onwe ha mebiri,+ ọ bụ ezie na m bụ di nwe+ ha,’ ka Jehova kwuru.”