Ndị Rom 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Kraịst bụ njedebe Iwu ahụ,+ ka onye ọ bụla nke nwere okwukwe na ya wee nwee ezi omume.+ Ndị Hibru 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ebe a na-agbanwe ọrụ nchụàjà,+ ọ dị mkpa na a ga-agbanwekwa iwu ahụ.+