Ọpụpụ 40:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee debe ihe ndọba oriọna+ ahụ n’ụlọikwuu nzute n’ihu tebụl ahụ, n’akụkụ ụlọikwuu ahụ n’ebe ndịda. Ọnụ Ọgụgụ 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ihe ndọba+ oriọna ahụ na oriọna+ ya na ihe ịsọnyụ ọkụ+ ya na ihe ịgụ ọkụ+ ya na ite+ mmanụ ya niile ndị ha ji agbanye mmanụ n’oriọna ahụ mgbe niile.
24 O wee debe ihe ndọba oriọna+ ahụ n’ụlọikwuu nzute n’ihu tebụl ahụ, n’akụkụ ụlọikwuu ahụ n’ebe ndịda.
9 Ha ga-ewerekwa ákwà na-acha anụnụ anụnụ sachie ihe ndọba+ oriọna ahụ na oriọna+ ya na ihe ịsọnyụ ọkụ+ ya na ihe ịgụ ọkụ+ ya na ite+ mmanụ ya niile ndị ha ji agbanye mmanụ n’oriọna ahụ mgbe niile.