1 Pita 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ihe ya na ihe a yiri na-azọpụtakwa unu ugbu a,+ ya bụ, baptizim, (ọ bụghị iwepụ unyi dị n’anụ ahụ́, kama ọ bụ arịrịọ a na-arịọ Chineke maka ezi akọ na uche,)+ site ná mbilite n’ọnwụ Jizọs Kraịst.+
21 Ihe ya na ihe a yiri na-azọpụtakwa unu ugbu a,+ ya bụ, baptizim, (ọ bụghị iwepụ unyi dị n’anụ ahụ́, kama ọ bụ arịrịọ a na-arịọ Chineke maka ezi akọ na uche,)+ site ná mbilite n’ọnwụ Jizọs Kraịst.+