2 A sị na ha pụrụ ime ya, ọ̀ bụ na a garaghị akwụsị ịdị na-achụ àjà ndị ahụ, n’ihi na ndị na-eje ozi dị nsọ, bụ́ ndị e mere ka ha dị ọcha naanị otu ugboro, agakwaghị ama banyere mmehie?+
7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+