Levitikọs 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Erọn wee butere ya ọbara ya,+ o wee rụnye mkpịsị aka ya n’ọbara+ ahụ tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ,+ ọ wụsakwara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà ahụ.
9 Ụmụ Erọn wee butere ya ọbara ya,+ o wee rụnye mkpịsị aka ya n’ọbara+ ahụ tee ya na mpi ebe ịchụàjà ahụ,+ ọ wụsakwara nke fọdụrụ n’ọbara ahụ n’ala ebe ịchụàjà ahụ.