Levitikọs 16:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka,+ iji na-ekpuchiri ụmụ Izrel mmehie niile ha otu ugboro kwa afọ.”+ O wee mee nnọọ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
34 Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka,+ iji na-ekpuchiri ụmụ Izrel mmehie niile ha otu ugboro kwa afọ.”+ O wee mee nnọọ dị ka Jehova nyere Mozis n’iwu.