Ndị Efesọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+
4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+