Abụ Ọma 50:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụghị n’ihi àjà ndị ị na-achụ ka m ji na-abara gị mba,+Ọ bụghịkwa n’ihi àjà ị na-esurecha n’ọkụ, bụ́ ndị dị n’ihu m mgbe niile.+ Emọs 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma, ọ bụrụ na unu achụọrọ m àjà a na-esurecha n’ọkụ,+ ọbụna nye m onyinye maka inweta ihu ọma, ha agaghị atọ m ụtọ,+ m gaghịkwa ele àjà udo nke unu ji anụ mara abụba na-achụ anya.+
8 Ọ bụghị n’ihi àjà ndị ị na-achụ ka m ji na-abara gị mba,+Ọ bụghịkwa n’ihi àjà ị na-esurecha n’ọkụ, bụ́ ndị dị n’ihu m mgbe niile.+
22 Ma, ọ bụrụ na unu achụọrọ m àjà a na-esurecha n’ọkụ,+ ọbụna nye m onyinye maka inweta ihu ọma, ha agaghị atọ m ụtọ,+ m gaghịkwa ele àjà udo nke unu ji anụ mara abụba na-achụ anya.+