27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+
10N’ihi na ebe Iwu ahụ nwere onyinyo+ nke ihe ọma ndị gaje ịbịa, ma ọ bụghị ihe ndị ahụ kpọmkwem, ọ dịghị mgbe ụmụ mmadụ pụrụ ime ka ndị na-abịaru nso zuo okè+ site n’otu àjà ndị ahụ a na-achụ site n’afọ ruo n’afọ bụ́ ndị ha na-achụ mgbe niile.