18 Na-ekpenụ ekpere+ maka anyị, n’ihi na anyị kwenyesiri ike na anyị nwere akọ na uche ziri ezi, ebe anyị na-achọ ka anyị na-eme ihe n’eziokwu n’ihe niile.+
7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+