Jenesis 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Ebel wetakwara ụfọdụ n’ime anụ e bu ụzọ mụọ+ n’ìgwè ewu na atụrụ ya, ọbụna abụba ha.+ Ọ bụ ezie na Jehova lere Ebel na onyinye+ ya anya ọma,
4 Ma Ebel wetakwara ụfọdụ n’ime anụ e bu ụzọ mụọ+ n’ìgwè ewu na atụrụ ya, ọbụna abụba ha.+ Ọ bụ ezie na Jehova lere Ebel na onyinye+ ya anya ọma,