Jenesis 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee sị: “Gịnị ka i mere? Gee ntị! Ọbara nwanne gị si n’ala na-etiku m.+ Matiu 23:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+
35 ka ọbara ezi omume dum a wụfuru n’ụwa wee dị n’isi unu,+ malite n’ọbara onye ezi omume+ bụ́ Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya nwa Barakaya, onye unu gburu n’agbata ebe nsọ na ebe ịchụàjà.+