Jenesis 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E mesịa, Chineke sịrị Noa: “Ahụla m na ọgwụgwụ nke anụ ahụ́ niile eruwo,+ n’ihi na ụwa jupụtara n’ime ihe ike n’ihi ha; lee, m na-ebibikọta ha na ụwa.+
13 E mesịa, Chineke sịrị Noa: “Ahụla m na ọgwụgwụ nke anụ ahụ́ niile eruwo,+ n’ihi na ụwa jupụtara n’ime ihe ike n’ihi ha; lee, m na-ebibikọta ha na ụwa.+