Jenesis 22:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ikpeazụ, ha rutere n’ebe ahụ ezi Chineke kpọọrọ ya aha, Ebreham wee wuo ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ ma doo nkụ ahụ n’usoro, keekwa Aịzik ụkwụ na aka tụkwasị ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ, n’elu nkụ ahụ.+ Jọn 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+
9 N’ikpeazụ, ha rutere n’ebe ahụ ezi Chineke kpọọrọ ya aha, Ebreham wee wuo ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ ma doo nkụ ahụ n’usoro, keekwa Aịzik ụkwụ na aka tụkwasị ya n’elu ebe ịchụàjà ahụ, n’elu nkụ ahụ.+
16 “N’ihi na Chineke hụrụ ụwa n’anya+ nke ukwuu nke na o nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya,+ ka e wee ghara ibibi+ onye ọ bụla nke nwere okwukwe+ na ya, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.+