Ndị Hibru 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi na unu nwere obi ebere n’ebe ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ nọ, jirikwa ọṅụ nabata mbukọ e bukọọrọ+ ihe unu, ebe unu maara na unu onwe unu nwere ihe onwunwe ka mma, nke na-adịgidekwa adịgide.+
34 N’ihi na unu nwere obi ebere n’ebe ndị nọ n’ụlọ mkpọrọ nọ, jirikwa ọṅụ nabata mbukọ e bukọọrọ+ ihe unu, ebe unu maara na unu onwe unu nwere ihe onwunwe ka mma, nke na-adịgidekwa adịgide.+