1 Timoti 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lụọ ezi ọgụ nke okwukwe.+ Jidesie ndụ ebighị ebi ahụ aka ike, nke bụ́ ihe mere e ji kpọọ gị, i wee mee ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu ọtụtụ ndị àmà.
12 Lụọ ezi ọgụ nke okwukwe.+ Jidesie ndụ ebighị ebi ahụ aka ike, nke bụ́ ihe mere e ji kpọọ gị, i wee mee ezi nkwupụta ihu ọha+ n’ihu ọtụtụ ndị àmà.