2 Ndị Kọrịnt 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ bụ ezie na mkpagbu ahụ na-adịru nwa oge,+ dịkwa mfe, ọ na-arụpụtara anyị ebube nke na-adịwanye ukwuu, nke na-adịrukwa mgbe ebighị ebi;+
17 N’ihi na ọ bụ ezie na mkpagbu ahụ na-adịru nwa oge,+ dịkwa mfe, ọ na-arụpụtara anyị ebube nke na-adịwanye ukwuu, nke na-adịrukwa mgbe ebighị ebi;+