Ndị Hibru 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ nọ na-echere obodo ahụ+ nke nwere ezi ntọala, bụ́ obodo nke ọ bụ Chineke bụ onye wuru ma mee ya.+ Ndị Hibru 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 n’ihi na anyị enweghị obodo nke na-adịgide adịgide n’ebe a,+ kama anyị na-achọsi nke ahụ gaje ịbịa ike.+
10 N’ihi na ọ nọ na-echere obodo ahụ+ nke nwere ezi ntọala, bụ́ obodo nke ọ bụ Chineke bụ onye wuru ma mee ya.+
14 n’ihi na anyị enweghị obodo nke na-adịgide adịgide n’ebe a,+ kama anyị na-achọsi nke ahụ gaje ịbịa ike.+