Ndị Filipaị 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, otú ahụ unu si na-erube isi mgbe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe m nọ ya, kama ugbu a m na-anọghị ya, na-erubenụ isi karị, jirinụ egwu+ na ịma jijiji na-eme ihe ga-ewetara unu nzọpụta; 1 Timoti 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 maka ndị eze+ na ndị niile nọ n’ọkwá dị elu;+ ka anyị wee na-ebi ndụ dị nwayọọ na nke dị jụụ ná nsọpụrụ Chineke zuru ezu na iji ihe kpọrọ ihe.+
12 N’ihi ya, ndị m hụrụ n’anya, otú ahụ unu si na-erube isi mgbe niile,+ ọ bụghị naanị mgbe m nọ ya, kama ugbu a m na-anọghị ya, na-erubenụ isi karị, jirinụ egwu+ na ịma jijiji na-eme ihe ga-ewetara unu nzọpụta;
2 maka ndị eze+ na ndị niile nọ n’ọkwá dị elu;+ ka anyị wee na-ebi ndụ dị nwayọọ na nke dị jụụ ná nsọpụrụ Chineke zuru ezu na iji ihe kpọrọ ihe.+