Abụ Ọma 79:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anyị bụ́ ndị gị na ìgwè atụrụ nke nọ n’ebe ịta nri gị,+Ga na-ekele gị ruo mgbe ebighị ebi;Anyị ga-akọ otuto gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Jọn 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, Jizọs kwuru ọzọ, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Abụ m ọnụ ụzọ+ nke atụrụ ahụ.
13 Anyị bụ́ ndị gị na ìgwè atụrụ nke nọ n’ebe ịta nri gị,+Ga na-ekele gị ruo mgbe ebighị ebi;Anyị ga-akọ otuto gị site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+