1 Pita 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ site n’aka Silvenọs,+ bụ́ nwanna kwesịrị ntụkwasị obi, dị ka m weere ya, ka m detaara unu akwụkwọ ozi a dị nkenke,+ iji gbaa unu ume, gbasiekwa àmà ike na nke a bụ ezi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ; guzosienụ ike na ya.+
12 Ọ bụ site n’aka Silvenọs,+ bụ́ nwanna kwesịrị ntụkwasị obi, dị ka m weere ya, ka m detaara unu akwụkwọ ozi a dị nkenke,+ iji gbaa unu ume, gbasiekwa àmà ike na nke a bụ ezi obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ; guzosienụ ike na ya.+