Jọn 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na Chineke zitere Ọkpara ya n’ụwa, ọ bụghị ka o kpee ụwa ikpe,+ kama ka e wee site n’aka ya zọpụta ụwa.+ Jọn 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Amaara m ya,+ n’ihi na abụ m onye nnọchiteanya si n’ebe ọ nọ, ọ bụ Onye ahụ zitere m.”+
17 N’ihi na Chineke zitere Ọkpara ya n’ụwa, ọ bụghị ka o kpee ụwa ikpe,+ kama ka e wee site n’aka ya zọpụta ụwa.+