Ndị Hibru 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+ Ndị Hibru 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya mere o ji bụrụ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ka ndị a kpọrọ wee nata nkwa nke ihe nketa ebighị ebi,+ n’ihi na ọ nwụrụ ka e wee site n’ihe mgbapụta+ tọhapụ ha ná mmebi iwu ndị ha mere mgbe ha nọ n’ọgbụgba ndụ ahụ gara aga.+
8 Ihe bụ́ isi ihe n’ihe a a na-atụle bụ: Anyị nwere nnukwu onye nchụàjà+ dị otú a, ọ nọdụwokwa ala n’aka nri nke ocheeze nke Onye Ukwu ahụ n’eluigwe.+
15 Ọ bụ ya mere o ji bụrụ onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ, ka ndị a kpọrọ wee nata nkwa nke ihe nketa ebighị ebi,+ n’ihi na ọ nwụrụ ka e wee site n’ihe mgbapụta+ tọhapụ ha ná mmebi iwu ndị ha mere mgbe ha nọ n’ọgbụgba ndụ ahụ gara aga.+