3 Chineke wee gọzie ụbọchị nke asaa ma mee ka ọ dị nsọ, n’ihi na ọ bụ n’ụbọchị ahụ ka Chineke nọworo na-ezu ike n’ọrụ ya dum nke ike ihe bụ́ nke ọ rụrụ dị ka o zubere.+
9 ma mee ka ụmụ mmadụ hụ ụzọ e si na-ahụ maka+ ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ bụ́ nke e zoro site na mgbe gara aga a na-amaghị ama n’ime Chineke, bụ́ onye kere ihe niile.+