Mkpughe 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuwo! Abụ m Alfa na Omega, mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke si n’isi iyi nke mmiri nke ndụ n’efu.+
6 Ọ sịkwara m: “Ha emezuwo! Abụ m Alfa na Omega, mmalite na ọgwụgwụ.+ M ga-enye onye ọ bụla akpịrị na-akpọ nkụ mmiri nke si n’isi iyi nke mmiri nke ndụ n’efu.+