Ndị Rom 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka ịhụnanya+ unu ghara ịbụ nke ihu abụọ.+ Kpọọnụ ihe ọjọọ asị,+ jidesienụ ezi ihe ike.+ 1 Timoti 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.
2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.