Jems 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma ọ bụrụ na unu na-ele mmadụ anya n’ihu,+ unu na-eme mmehie, n’ihi na iwu+ ahụ na-akatọ unu na unu bụ ndị na-emebi iwu.
9 Ma ọ bụrụ na unu na-ele mmadụ anya n’ihu,+ unu na-eme mmehie, n’ihi na iwu+ ahụ na-akatọ unu na unu bụ ndị na-emebi iwu.