Abụ Ọma 138:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+ Aịzaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A ga-eme ka anya dị mpako nke mmadụ dịrị ala, a ga-ewedakwa ịdị elu nke ndị mmadụ ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+
6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+
11 A ga-eme ka anya dị mpako nke mmadụ dịrị ala, a ga-ewedakwa ịdị elu nke ndị mmadụ ala;+ ọ bụkwa naanị Jehova ka a ga-ebuli elu n’ụbọchị ahụ.+