Jọn 9:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jizọs sịrị ha: “Ọ bụrụ na unu kpuru ìsì, unu agaraghị enwe mmehie ọ bụla. Ma, ugbu a, unu na-asị, ‘Anyị na-ahụ ụzọ.’+ Mmehie unu+ na-adịgide.” Jọn 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+
41 Jizọs sịrị ha: “Ọ bụrụ na unu kpuru ìsì, unu agaraghị enwe mmehie ọ bụla. Ma, ugbu a, unu na-asị, ‘Anyị na-ahụ ụzọ.’+ Mmehie unu+ na-adịgide.”
22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+