Aịzaya 33:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ dịghị onye bi na ya nke ga-asị: “Ana m arịa ọrịa.”+ Ndị bi n’ala a ga-abụ ndị a gbaghaara njehie ha.+ Matiu 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, lee! ha na-ebutere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’ihe ndina.+ Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwee obi ike, nwa m; a gbagharawo gị mmehie gị.”+
24 Ọ dịghị onye bi na ya nke ga-asị: “Ana m arịa ọrịa.”+ Ndị bi n’ala a ga-abụ ndị a gbaghaara njehie ha.+
2 Ma, lee! ha na-ebutere ya otu onye ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ, nke dina n’ihe ndina.+ Mgbe Jizọs hụrụ okwukwe ha, ọ sịrị onye ahụ ahụ́ ya kpọnwụrụ akpọnwụ: “Nwee obi ike, nwa m; a gbagharawo gị mmehie gị.”+