Ndị Hibru 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 olee otú anyị ga-esi gbanahụ+ ma ọ bụrụ na anyị leghaara+ nzọpụta dị ukwuu otú ahụ anya,+ ebe Onyenwe anyị malitere ikwu banyere ya,+ ndị nụrụ olu ya gwakwara anyị na ọ bụ eziokwu,+ 1 Pita 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ebe unu ga-enweta ihe okwukwe unu ga-arụpụta, bụ́ nzọpụta nke mkpụrụ obi unu.+
3 olee otú anyị ga-esi gbanahụ+ ma ọ bụrụ na anyị leghaara+ nzọpụta dị ukwuu otú ahụ anya,+ ebe Onyenwe anyị malitere ikwu banyere ya,+ ndị nụrụ olu ya gwakwara anyị na ọ bụ eziokwu,+