2 Timoti 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ndị ajọ mmadụ na ndị nduhie ga na-ajọwanye njọ, na-eduhie ndị mmadụ ma bụrụ ndị a na-eduhie.+ Taịtọs 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọbụna anyị onwe anyị nwere mgbe anyị bụ ndị na-amaghị ihe, ndị na-enupụ isi, ndị a na-eduhie eduhie, bụrụ ohu nke ọchịchọ na ihe ụtọ dị iche iche, na-eme ihe ọjọọ, na-enwekwa anyaụfụ, bụrụ ndị a na-asọ oyi, ndị na-akpọ ibe anyị asị.+
3 N’ihi na ọbụna anyị onwe anyị nwere mgbe anyị bụ ndị na-amaghị ihe, ndị na-enupụ isi, ndị a na-eduhie eduhie, bụrụ ohu nke ọchịchọ na ihe ụtọ dị iche iche, na-eme ihe ọjọọ, na-enwekwa anyaụfụ, bụrụ ndị a na-asọ oyi, ndị na-akpọ ibe anyị asị.+