Mkpughe 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ị na-asị: “Abara m ọgaranya,+ enwetawokwa m akụnụba, ọ dịghịkwa ihe na-akpa m ma ọlị,” ma ị maghị na ị nọ ná nhụsianya, bụrụkwa onye e kwesịrị imere ebere nakwa onye dara ogbenye na onye kpuru ìsì+ na onye gba ọtọ,
17 N’ihi na ị na-asị: “Abara m ọgaranya,+ enwetawokwa m akụnụba, ọ dịghịkwa ihe na-akpa m ma ọlị,” ma ị maghị na ị nọ ná nhụsianya, bụrụkwa onye e kwesịrị imere ebere nakwa onye dara ogbenye na onye kpuru ìsì+ na onye gba ọtọ,