Matiu 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+ Jems 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.
16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.