1 Jọn 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye hụrụ nwanna ya n’anya nọ n’ìhè,+ ọ dịghịkwa ihe na-eme ka ọ sụọ ngọngọ.+ 1 Jọn 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Iwu a ka anyị sikwa n’ebe ọ nọ nweta,+ na onye hụrụ Chineke n’anya kwesịkwara ịhụ nwanna ya n’anya.+
21 Iwu a ka anyị sikwa n’ebe ọ nọ nweta,+ na onye hụrụ Chineke n’anya kwesịkwara ịhụ nwanna ya n’anya.+