Ndị Rom 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, e nwere ihe dị mkpa mere unu ga-eji doo onwe unu n’okpuru ya, ọ bụghị naanị n’ihi ọnụma ahụ kamakwa n’ihi akọ na uche unu.+
5 Ya mere, e nwere ihe dị mkpa mere unu ga-eji doo onwe unu n’okpuru ya, ọ bụghị naanị n’ihi ọnụma ahụ kamakwa n’ihi akọ na uche unu.+