Aịzaya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Unu asịla, ‘Gbaanụ izu ọjọọ!’ mgbe ndị a na-asị, ‘Ka anyị gbaa izu ọjọọ!’+ unu atụkwala egwu ihe ha na-atụ egwu, unu amakwala jijiji n’ihi ya.+
12 “Unu asịla, ‘Gbaanụ izu ọjọọ!’ mgbe ndị a na-asị, ‘Ka anyị gbaa izu ọjọọ!’+ unu atụkwala egwu ihe ha na-atụ egwu, unu amakwala jijiji n’ihi ya.+