Ndị Rom 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na, n’ezie, mgbe anyị ka bụ ndị na-adịghị ike,+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+
6 N’ihi na, n’ezie, mgbe anyị ka bụ ndị na-adịghị ike,+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-adịghị asọpụrụ Chineke.+